Web - Amazon

We provide Linux to the World


We support WINRAR [What is this] - [Download .exe file(s) for Windows]

CLASSICISTRANIERI HOME PAGE - YOUTUBE CHANNEL
SITEMAP
Audiobooks by Valerio Di Stefano: Single Download - Complete Download [TAR] [WIM] [ZIP] [RAR] - Alphabetical Download  [TAR] [WIM] [ZIP] [RAR] - Download Instructions

Make a donation: IBAN: IT36M0708677020000000008016 - BIC/SWIFT:  ICRAITRRU60 - VALERIO DI STEFANO or
Privacy Policy Cookie Policy Terms and Conditions
Ezigbo ulo uka Jesu - Wikipedia

Ezigbo ulo uka Jesu

From Wikipedia

Ezigbo ulo uka Jesu wu ulo uka no ruro onwe ya nke bidoro na Beijing, na obodo China na afo 1917. Ta, ulo uka nwere otutu ndi nzuko na uwa nile nke onugugo ha kariri abua na ukara mputu nari na nari. Ulo uka bu ndi otu Pentecost bu ndi guzoro re na mbido 20th cenchuri. Nzuka na asopuru aha Jesu kari a ato nime out nke nzuko ndi uzo kwenyere na. Ebum na obi ulo nzuka bu egba sa ozioma di ka edere ya na akwukwo nso na elu uwa nile ru mgbe Jesu ga abi nke abu a”

Contents

[edit] Nzube na okwukwe iri nke nzuka a kwe nyere na

[edit] Nke mbu, Mmo Nso

“ I na ta Mmo Nso, di ka ikwu okwu na olu ozo, nke gosiri nke ta ala eze nke eluigwe”

[edit] Nke abu a, Baptism

“Baptism nke mmiri, bu sacrament nke mkpucha pu mmehie na ndo kwa. Baptism ga abu ihe a ga eme na ezigbo mmiri nke na aso aso di ka osimiri. Aga eru nye onye obula nke ana eme baptism na mmiri site na iwe tu isi na ihu kpogidere isi na ala”

[edit] Nke ato, Isa Ukwu

Sacrament nke isa ukwu bu ike ta oke nime Jesu. Obu kwa ihe irube ama ba nyere ihu na anya, nso, mmadu iwe tu onwe ya na ala, mgba hara mmehie na iga ozi.

[edit] Nke ano, Oriri Nso

“Oriri nso bu sacrement nke eji echeta onwu nke onye nwanyi bu Jesu christ.”

[edit] Nke ise, Ubochi sabbath

[edit] Nke isi, Jesu Christ

“Jesu christ, wu okwu nke wuru onu ahu, nwu na elu obe maka nzoputa nke ndi mmehie, we bi lie na ubochi nke ato we gba go na elu igwe. Obu na ni ya bu onye Nzoputa nke mmadu, onye Okike elu igwe na elu uwa ya na ezigbo Chi.”

[edit] Nke isa, Akwukwo Nso

“Akwukwo Nso nke agbo ochie na agbo ohuru bu nke edere site na ntuzi aka Chineke, so ya bu ezikwu nke na ejiko obibi ndu oma nke ndi na eso uzo Christ na ebi.”

[edit] Nke Isato, Nzoputa

“Nzoputa si na amara Chineke na i nwe okwukwe. Ndi kwere ekwe ga atu kwa si Mmo Nso obi na icho idi nso, ikwa nyere Chineke ugwu na ihu mmadu na anya.”

[edit] Nke Itolu, Ulo Uka

[edit] Nke Iri, Ikpe ikpazu

“O bi bia onye nwanyi nke abua ga abu na ubochi ikpeazu, mgbe oga esi na elu igwe bia ikpe uwa ikpe: ndi ezi omume ga enwe ndu ebi ebi, ma ndi ajo omume ga ana to ugwo oru ha.”

In other languages
Our "Network":

Project Gutenberg
https://gutenberg.classicistranieri.com

Encyclopaedia Britannica 1911
https://encyclopaediabritannica.classicistranieri.com

Librivox Audiobooks
https://librivox.classicistranieri.com

Linux Distributions
https://old.classicistranieri.com

Magnatune (MP3 Music)
https://magnatune.classicistranieri.com

Static Wikipedia (June 2008)
https://wikipedia.classicistranieri.com

Static Wikipedia (March 2008)
https://wikipedia2007.classicistranieri.com/mar2008/

Static Wikipedia (2007)
https://wikipedia2007.classicistranieri.com

Static Wikipedia (2006)
https://wikipedia2006.classicistranieri.com

Liber Liber
https://liberliber.classicistranieri.com

ZIM Files for Kiwix
https://zim.classicistranieri.com


Other Websites:

Bach - Goldberg Variations
https://www.goldbergvariations.org

Lazarillo de Tormes
https://www.lazarillodetormes.org

Madame Bovary
https://www.madamebovary.org

Il Fu Mattia Pascal
https://www.mattiapascal.it

The Voice in the Desert
https://www.thevoiceinthedesert.org

Confessione d'un amore fascista
https://www.amorefascista.it

Malinverno
https://www.malinverno.org

Debito formativo
https://www.debitoformativo.it

Adina Spire
https://www.adinaspire.com